Abụ Ọma 89:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’oge ahụ, ị gwara ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ okwu n’ọhụụ,+I wee sị:“Enyeworo m onye dị ike aka;+Ebuliwo m onye a họọrọ n’etiti ndị mmadụ elu.+ Luk 9:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Otu olu+ wee si n’ígwé ojii ahụ kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m họpụtara.+ Geenụ ya ntị.”+ 1 Pita 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka unu na-abịakwute ya dị ka nkume dị ndụ,+ nke ndị mmadụ+ jụrụ ajụ+ n’eziokwu, ma bụrụ nke Chineke họọrọ, nke dịkwa oké ọnụ ahịa n’anya ya,+
19 N’oge ahụ, ị gwara ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ okwu n’ọhụụ,+I wee sị:“Enyeworo m onye dị ike aka;+Ebuliwo m onye a họọrọ n’etiti ndị mmadụ elu.+
4 Ka unu na-abịakwute ya dị ka nkume dị ndụ,+ nke ndị mmadụ+ jụrụ ajụ+ n’eziokwu, ma bụrụ nke Chineke họọrọ, nke dịkwa oké ọnụ ahịa n’anya ya,+