Ndị Galeshia 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, Iwu ahụ ọ̀ na-emegide nkwa Chineke?+ Tụfịakwa! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke nwere ike inye ndụ,+ ezi omume gaara abụ site n’iwu.+ Ndị Hibru 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụrụ n’ezie na izu okè+ sitere n’ọrụ nchụàjà+ nke ụmụ Livaị na-arụ, (n’ihi na o so n’Iwu+ ahụ e nyere ndị Izrel) ọ̀ ka ga-adị mkpa+ ka onye nchụàjà ọzọ bilite, bụ́ onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị dị ka Erọn?
21 Ya mere, Iwu ahụ ọ̀ na-emegide nkwa Chineke?+ Tụfịakwa! N’ihi na ọ bụrụ na e nyere iwu nke nwere ike inye ndụ,+ ezi omume gaara abụ site n’iwu.+
11 Ọ bụrụ n’ezie na izu okè+ sitere n’ọrụ nchụàjà+ nke ụmụ Livaị na-arụ, (n’ihi na o so n’Iwu+ ahụ e nyere ndị Izrel) ọ̀ ka ga-adị mkpa+ ka onye nchụàjà ọzọ bilite, bụ́ onye e kwuru na ọ dị ka Melkizedek,+ ọ bụghị dị ka Erọn?