Ndị Rom 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, Iwu ahụ* dị nsọ, ihe e kwuru na ya dịkwa nsọ, zie ezie ma dị mma.+