Matiu 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma gbaa izu+ iji ụzọ akọ jide Jizọs ma gbuo ya. Matiu 26:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+ Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi nke a, ndị Juu malitere ịchọsi ike ka ha gbuo ya,+ n’ihi na ọ bụghị naanị na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+
59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+
18 N’ihi nke a, ndị Juu malitere ịchọsi ike ka ha gbuo ya,+ n’ihi na ọ bụghị naanị na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+