Abụ Ọma 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova maara ụzọ ndị ezi omume,+Ma ụzọ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+ Jọn 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Onye nwere okwukwe+ n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi;+ onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+ Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+
36 Onye nwere okwukwe+ n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi;+ onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+
6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+