3 Jehova, gị onwe gị maara m nke ọma;+ ị na-ahụ m, i nyochawokwa obi m wee hụ na obi m dị n’ebe ị nọ.+ Họpụta ha dị ka atụrụ a ga-egbu egbu,+ debe ha iche maka ụbọchị a ga-egbu ha.
19 N’agbanyeghị nke ahụ, ntọala siri ike nke Chineke tọrọ na-eguzosi ike,+ ebe o nwere akara nke bụ́: “Jehova maara ndị bụ́ ndị ya,”+ nakwa: “Ka onye ọ bụla nke na-akpọ aha Jehova+ jụ ajọ omume.”+