Zefanaya 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ndị fọdụrụ n’Izrel+ agaghị eme ajọ omume,+ ha agaghịkwa agha ụgha,+ ha agaghịkwa enwe ire aghụghọ;+ n’ihi na ha onwe ha ga-eriju afọ ma dinara ala,+ ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.”+
13 Ma ndị fọdụrụ n’Izrel+ agaghị eme ajọ omume,+ ha agaghịkwa agha ụgha,+ ha agaghịkwa enwe ire aghụghọ;+ n’ihi na ha onwe ha ga-eriju afọ ma dinara ala,+ ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ha maa jijiji.”+