Aịzaya 60:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+ Matiu 13:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Nwa nke mmadụ ga-eziga ndị mmụọ ozi ya, ha ga-achịpụta ihe niile na-eme ka a sụọ ngọngọ+ n’alaeze ya nakwa ụmụ mmadụ ndị na-emebi iwu,
21 Ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume;+ ha ga-enweta ala a ruo mgbe ebighị ebi,+ ha bụ ome nke ihe m kụrụ,+ ihe aka m rụrụ,+ ka e wee mee ka m maa mma.+
41 Nwa nke mmadụ ga-eziga ndị mmụọ ozi ya, ha ga-achịpụta ihe niile na-eme ka a sụọ ngọngọ+ n’alaeze ya nakwa ụmụ mmadụ ndị na-emebi iwu,