Zefanaya 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị fọdụrụ n’Izrel+ agaghị eme ihe ọjọọ.+ Ha agaghị agha ụgha. Ha agaghịkwa eji ọnụ ha ghọgbuo mmadụ. Ha ga-eriju afọ ma dinara ala. E nweghịkwa onye ga-emenye ha ụjọ.”+ Zefanaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Ụlọ Nche,2/15/2001, p. 243/1/1996, p. 14-15
13 Ndị fọdụrụ n’Izrel+ agaghị eme ihe ọjọọ.+ Ha agaghị agha ụgha. Ha agaghịkwa eji ọnụ ha ghọgbuo mmadụ. Ha ga-eriju afọ ma dinara ala. E nweghịkwa onye ga-emenye ha ụjọ.”+