2 Ndị Tesalonaịka 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+ Mkpughe 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n’ocheeze ahụ+ ghara ịhụ anyị, ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị,+
9 Ndị a ga-anata ntaramahụhụ ikpe ọmụma+ nke bụ́ mbibi ebighị ebi+ wee pụọ n’ihu Onyenwe anyị, pụọkwa n’ebube nke ike ya,+
16 Ha wee na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n’ocheeze ahụ+ ghara ịhụ anyị, ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị,+