Hosia 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A ga-ala ebe ndị dị elu dị na Bet-even,+ bụ́ mmehie Izrel,+ n’iyi. Ogwu na uke+ ga-etochi ebe ịchụàjà ha.+ Ndị mmadụ ga-asịkwa ugwu ukwu, ‘Kpuchie anyị!’ sịkwa ugwu nta, ‘Dakwasị anyị!’+ Luk 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe ahụ, ha ga-amalite ịsị ugwu ukwu, ‘Dakwasị anyị!’ sịkwa obere ugwu, ‘Kpuchie anyị!’+
8 A ga-ala ebe ndị dị elu dị na Bet-even,+ bụ́ mmehie Izrel,+ n’iyi. Ogwu na uke+ ga-etochi ebe ịchụàjà ha.+ Ndị mmadụ ga-asịkwa ugwu ukwu, ‘Kpuchie anyị!’ sịkwa ugwu nta, ‘Dakwasị anyị!’+