19 Ndị mmadụ ga-abanyekwa n’ọgba nkume nakwa n’ime ọnụ n’ihi ịtụ Jehova ụjọ nakwa iji zoo n’ihi ịdị ukwuu ya dị ebube,+ mgbe ọ ga-ebili ka ụwa wee maa jijiji.+
8 A ga-ala ebe ndị dị elu dị na Bet-even,+ bụ́ mmehie Izrel,+ n’iyi. Ogwu na uke+ ga-etochi ebe ịchụàjà ha.+ Ndị mmadụ ga-asịkwa ugwu ukwu, ‘Kpuchie anyị!’ sịkwa ugwu nta, ‘Dakwasị anyị!’+
16 Ha wee na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n’ocheeze ahụ+ ghara ịhụ anyị, ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị,+