Abụ Ọma 72:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 Chineke, biko, mee ka eze mara mkpebi ikpe gị,+Meekwa ka nwa eze mara ezi omume gị.+ Abụ Ọma 82:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ruo ole mgbe ka unu ga na-ekpe ikpe na-ezighị ezi,+Na-ele ndị ajọ omume anya n’ihu?+ Sila.