Jeremaya 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ada bụ́ ndị m, kee ákwà iru uju n’úkwù,+ tụrụọkwa onwe gị ná ntụ.+ Ruo uju dị ka nke a na-eruru nwa a mụrụ naanị ya ma ọ nwụọ, bụ́ mkpu arịrị e ji obi ilu na-eti;+ n’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị anyị na mberede.+ Ezikiel 27:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha ga-eti mkpu n’ihi gị, kwaakwa ákwá nke ukwuu.+ Ha ga-ekpokwasịkwa ájá n’isi ha.+ Ha ga-atụrụ onwe ha ná ntụ.+
26 Ada bụ́ ndị m, kee ákwà iru uju n’úkwù,+ tụrụọkwa onwe gị ná ntụ.+ Ruo uju dị ka nke a na-eruru nwa a mụrụ naanị ya ma ọ nwụọ, bụ́ mkpu arịrị e ji obi ilu na-eti;+ n’ihi na onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abịakwasị anyị na mberede.+
30 Ha ga-eti mkpu n’ihi gị, kwaakwa ákwá nke ukwuu.+ Ha ga-ekpokwasịkwa ájá n’isi ha.+ Ha ga-atụrụ onwe ha ná ntụ.+