Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 23:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Okwu e kwuru banyere Taya:+ Tienụ mkpu ákwá, unu ụgbọ mmiri Tashish!+ n’ihi na e bibiwo ya ka ọ ghara ịbụkwa ọdụ ụgbọ mmiri, ka ọ ghara ịbụkwa ebe a na-abanye abanye.+ N’ala Kitim+ ka a nọ kpugheere ha ya.

  • Ezikiel 26:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ha ga-abụkwa abụ iru uju+ banyere gị ma sị gị:

      “‘“Lee ka i si laa n’iyi, gị obodo nke bụ́ ebe ndị si n’oké osimiri bịa bibu,+ gị obodo a na-enye otuto, nke ghọrọ obodo siri ike n’oké osimiri,+ ya na ndị bi n’ime ya, ndị menyere ndị niile bi n’ụwa oké ụjọ!

  • Mkpughe 18:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “Ndị eze+ ụwa, ndị ha na ya kwara iko, biekwa ndụ okomoko n’emeghị ihere, ga-akwara ya ákwá, tiekwa aka n’obi wee ruoro ya uju,+ mgbe ha ga na-ele anwụrụ ọkụ+ nke si n’ọkụ a na-akpọ ya,

  • Mkpughe 18:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Ndị ahịa+ nke ụwa na-akwara ya ákwá, na-erukwara ya uju,+ n’ihi na e nwekwaghị onye ga-azụ ngwá ahịa ha,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya