Ezikiel 27:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ha na-akwara gị ákwá arịrị, ha ga-abụrụ gị abụ iru uju,+ sị,“‘“‘Ònye dị ka Taya,+ bụ́ onye a laworo n’iyi n’etiti oké osimiri?+
32 Mgbe ha na-akwara gị ákwá arịrị, ha ga-abụrụ gị abụ iru uju,+ sị,“‘“‘Ònye dị ka Taya,+ bụ́ onye a laworo n’iyi n’etiti oké osimiri?+