8 Ndị inyom ha di ha nwụrụ adịwo ọtụtụ n’ihu m karịa ájá dị n’oké osimiri. M ga-eme ka onye na-ebukọrọ ihe mmadụ wakpo ha n’etiti ehihie, wakpo ma nne ma nwa okorobịa.+ M ga-eme ka oké iwe na nsogbu dakwasị ha na mberede.+
8 Onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abata n’obodo gị niile,+ ọ dịghị obodo ga-alanahụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi, a ga-alakwa ala dị larịị n’iyi, ọ bụ ihe Jehova kwuru.