16 “Ya mere, nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘A ga na-eti mkpu arịrị+ n’ámá niile. Ndị mmadụ ga na-etikwa n’okporo ámá niile, sị: “Ewoo! Ewoo!” Ha ga-akpọ onye ọrụ ubi ka o ruo uju,+ kpọọkwa ndị ọkwa ákwá ka ha kwaa ákwá arịrị.’+