Ezikiel 27:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha ga-eti mkpu n’ihi gị, kwaakwa ákwá nke ukwuu.+ Ha ga-ekpokwasịkwa ájá n’isi ha.+ Ha ga-atụrụ onwe ha ná ntụ.+ Daniel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+
30 Ha ga-eti mkpu n’ihi gị, kwaakwa ákwá nke ukwuu.+ Ha ga-ekpokwasịkwa ájá n’isi ha.+ Ha ga-atụrụ onwe ha ná ntụ.+
3 M wee chee ihu m+ n’ebe Jehova bụ́ ezi Chineke nọ, ka m jiri ekpere+ na arịrịọ na ibu ọnụ na ákwà iru uju na ntụ chọọ ya.+