12 Otu nwoke bụ́ onye ebo Benjamin, nke yi uwe mwụda dọwara adọwa,+ onye kpokwasịkwara ájá n’isi ya,+ ji ọsọ gbapụta n’ọgbọ agha wee gbarute Shaịlo n’ụbọchị ahụ.
2 O wee ruo na n’ụbọchị nke atọ, lee! otu nwoke+ si n’ebe ndị agha Sọl mara ụlọikwuu na-abịa, o yi uwe dọwara adọwa,+ o kpokwasịkwara onwe ya ájá n’isi;+ o wee ruo na mgbe ọ bịakwutere Devid, ọ dara n’ala+ ozugbo wee kpọọ isiala.