Jenesis 44:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Juda+ na ụmụnne ya wee banye n’ụlọ Josef, ọ ka nọkwa n’ebe ahụ; ha wee daa n’ala n’ihu ya.+ Jenesis 45:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Gbagoonụ ka unu gakwuru nna m ọsọ ọsọ, unu ga-asịkwa ya, ‘Nke a bụ ihe nwa gị Josef kwuru: “Chineke emewo ka m bụrụ onye nwe Ijipt dum.+ Bịakwute m. Egbula oge.
9 “Gbagoonụ ka unu gakwuru nna m ọsọ ọsọ, unu ga-asịkwa ya, ‘Nke a bụ ihe nwa gị Josef kwuru: “Chineke emewo ka m bụrụ onye nwe Ijipt dum.+ Bịakwute m. Egbula oge.