8 N’ikpeazụ, Juda gwara Izrel nna ya, sị: “Kpọnye m nwa okoro ahụ,+ ka anyị bilie gawa, ka anyị wee dịrị ndụ ghara ịnwụ,+ ma anyị ma gị onwe gị ma ụmụntakịrị anyị.+
32 N’ihi na ohu gị ji onwe ya gbaa ibé+ maka nwa okoro a maka oge a ya na nna ya na-anọghị, sị, ‘Ọ bụrụ na mụ akpọlataghịrị gị ya, ọ ga-abụ na mụ emehiewo nna m ruo mgbe ebighị ebi.’+