Jenesis 42:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ sịkwara: “Lee, anụrụ m na ọka dị n’Ijipt.+ Gbadaanụ n’ebe ahụ zụtara anyị ọka, ka anyị wee dị ndụ ghara ịnwụ.” Abụ Ákwá 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ kaara ndị mma agha gburu mma+ karịa ndị ụnwụ gburu,+N’ihi na ume na-agwụ ha maka na ihe si n’ubi adịkwaghị, ha wee yie ndị e ji ube magbuo.
2 Ọ sịkwara: “Lee, anụrụ m na ọka dị n’Ijipt.+ Gbadaanụ n’ebe ahụ zụtara anyị ọka, ka anyị wee dị ndụ ghara ịnwụ.”
9 Ọ kaara ndị mma agha gburu mma+ karịa ndị ụnwụ gburu,+N’ihi na ume na-agwụ ha maka na ihe si n’ubi adịkwaghị, ha wee yie ndị e ji ube magbuo.