Jeremaya 29:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-ezigara ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ m ga-emekwa ka ha dị ka mkpụrụ osisi fig gbawara agbawa nke a na-apụghị iri eri n’ihi otú o si mebie emebi.”’+
17 ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m ga-ezigara ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ m ga-emekwa ka ha dị ka mkpụrụ osisi fig gbawara agbawa nke a na-apụghị iri eri n’ihi otú o si mebie emebi.”’+