Jenesis 43:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Juda gwaziri Izrel nna ya, sị: “Kpọnye m nwa a ka anyị gawa,+ ka anyị wee dị ndụ ghara ịnwụ,+ ma anyịnwa ma gịnwa ma ụmụ anyị.+
8 Juda gwaziri Izrel nna ya, sị: “Kpọnye m nwa a ka anyị gawa,+ ka anyị wee dị ndụ ghara ịnwụ,+ ma anyịnwa ma gịnwa ma ụmụ anyị.+