Ọrụ Ndịozi 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Josef ziri ozi wee kpọpụta Jekọb bụ́ nna ya na ndị ikwu ya niile n’ebe ahụ,+ bụ́ ndị dị mkpụrụ obi iri asaa na ise n’ọnụ ọgụgụ.+
14 Ya mere, Josef ziri ozi wee kpọpụta Jekọb bụ́ nna ya na ndị ikwu ya niile n’ebe ahụ,+ bụ́ ndị dị mkpụrụ obi iri asaa na ise n’ọnụ ọgụgụ.+