Jenesis 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee, anyị nọ na-eke ọka* n’ùkwù n’ùkwù n’etiti ubi mgbe ùkwù ọka m biliri guzo ọtọ, ma, lee, ùkwù ọka unu gbara ùkwù ọka m gburugburu ma kpọọrọ ya isiala.”+ Jenesis 50:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, ụmụnne ya bịakwara daa n’ala n’ihu ya wee sị: “Lee, anyị bụ ndị ohu gị!”+
7 Lee, anyị nọ na-eke ọka* n’ùkwù n’ùkwù n’etiti ubi mgbe ùkwù ọka m biliri guzo ọtọ, ma, lee, ùkwù ọka unu gbara ùkwù ọka m gburugburu ma kpọọrọ ya isiala.”+