Jenesis 42:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ Josef na-achị ala ahụ.+ Ọ bụ ya na-eresị ndị niile nke ụwa ihe.+ N’ihi ya, ụmụnne Josef bịara kpọọrọ ya isiala.+ Jenesis 42:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ozugbo ahụ, Josef chetara nrọ ndị ọ rọrọ banyere ha,+ o wee gwa ha, sị: “Unu bụ ndị nledo! Unu bịara ilepụta ebe ala anyị na-adịghị ike!”+
6 Ọ bụ Josef na-achị ala ahụ.+ Ọ bụ ya na-eresị ndị niile nke ụwa ihe.+ N’ihi ya, ụmụnne Josef bịara kpọọrọ ya isiala.+
9 Ozugbo ahụ, Josef chetara nrọ ndị ọ rọrọ banyere ha,+ o wee gwa ha, sị: “Unu bụ ndị nledo! Unu bịara ilepụta ebe ala anyị na-adịghị ike!”+