Jenesis 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee, anyị nọ na-eke ọka* n’ùkwù n’ùkwù n’etiti ubi mgbe ùkwù ọka m biliri guzo ọtọ, ma, lee, ùkwù ọka unu gbara ùkwù ọka m gburugburu ma kpọọrọ ya isiala.”+ Jenesis 37:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, ọ rọkwara nrọ ọzọ, o wee kọọrọ ya ụmụnne ya, sị: “Lee, arọrọ m nrọ ọzọ, anyanwụ na ọnwa na kpakpando iri na otu nọ na-akpọrọ m isiala.”+
7 Lee, anyị nọ na-eke ọka* n’ùkwù n’ùkwù n’etiti ubi mgbe ùkwù ọka m biliri guzo ọtọ, ma, lee, ùkwù ọka unu gbara ùkwù ọka m gburugburu ma kpọọrọ ya isiala.”+
9 E mesịa, ọ rọkwara nrọ ọzọ, o wee kọọrọ ya ụmụnne ya, sị: “Lee, arọrọ m nrọ ọzọ, anyanwụ na ọnwa na kpakpando iri na otu nọ na-akpọrọ m isiala.”+