Jenesis 45:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Josef ka nọ ndụ, ọ bụkwa ya na-achị ala Ijipt dum!”+ Ma obi kụnwụrụ ya, n’ihi na o kwetaghị ihe ha kwuru.+ Ọrụ Ndịozi 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ napụtakwara ya ná mkpagbu ya niile, meekwa ka o nweta amara na amamihe n’ihu Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ụlọ ya dum.+ 1 Jọn 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe ọzọ bụ na anyị onwe anyị ahụwo+ ma na-agba àmà+ na Nna ahụ zitere Ọkpara ya ka ọ bụrụ Onye Nzọpụta nke ụwa.+
26 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Josef ka nọ ndụ, ọ bụkwa ya na-achị ala Ijipt dum!”+ Ma obi kụnwụrụ ya, n’ihi na o kwetaghị ihe ha kwuru.+
10 Ọ napụtakwara ya ná mkpagbu ya niile, meekwa ka o nweta amara na amamihe n’ihu Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ụlọ ya dum.+
14 Ihe ọzọ bụ na anyị onwe anyị ahụwo+ ma na-agba àmà+ na Nna ahụ zitere Ọkpara ya ka ọ bụrụ Onye Nzọpụta nke ụwa.+