Jenesis 42:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Otú ọ dị, ọ sịrị: “Nwa m agaghị eso unu gaa, n’ihi na nwanne ya nwoke anwụwo, ọ fọdụkwara naanị ya.+ Ọ bụrụ na ọ nwụọ n’ihe mberede n’ụzọ, unu ga-eme ka m jiri mwute gbadaruo Shiol+ n’isi awọ́ m.” Jenesis 44:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 E mesịa, otu si n’ebe m nọ pụọ, m wee tie mkpu, sị: “Ewoo, ọ ghaghị ịbụ na anụ ọhịa adọriwo ya!”+ ahụbeghịkwa m ya ruo ugbu a. Luk 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, okwu ndị a dị ha ka ihe nzuzu, ha ekwetaghịkwa+ ihe ndị inyom ahụ kwuru.
38 Otú ọ dị, ọ sịrị: “Nwa m agaghị eso unu gaa, n’ihi na nwanne ya nwoke anwụwo, ọ fọdụkwara naanị ya.+ Ọ bụrụ na ọ nwụọ n’ihe mberede n’ụzọ, unu ga-eme ka m jiri mwute gbadaruo Shiol+ n’isi awọ́ m.”
28 E mesịa, otu si n’ebe m nọ pụọ, m wee tie mkpu, sị: “Ewoo, ọ ghaghị ịbụ na anụ ọhịa adọriwo ya!”+ ahụbeghịkwa m ya ruo ugbu a.