Jenesis 37:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee leruo ya anya ma tie mkpu, sị: “Ọ bụ uwe mwụda nwa m! Ọ ghaghị ịbụ na ajọ anụ ọhịa eriwo ya!+ Ọ ghaghị ịbụ na anụ ọhịa adọriwo Josef!”+ Jenesis 44:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anyị wee sị nna m ukwu, ‘Anyị nwere nna meworo agadi na nwa ọ mụrụ n’agadi ya, bụ́ ọdụdụ nwa+ ya. Ma nwanne ya anwụwo, o wee fọdụ naanị ya n’ime ndị nne ya mụrụ,+ nna ya hụkwara ya n’anya.’
33 O wee leruo ya anya ma tie mkpu, sị: “Ọ bụ uwe mwụda nwa m! Ọ ghaghị ịbụ na ajọ anụ ọhịa eriwo ya!+ Ọ ghaghị ịbụ na anụ ọhịa adọriwo Josef!”+
20 Anyị wee sị nna m ukwu, ‘Anyị nwere nna meworo agadi na nwa ọ mụrụ n’agadi ya, bụ́ ọdụdụ nwa+ ya. Ma nwanne ya anwụwo, o wee fọdụ naanị ya n’ime ndị nne ya mụrụ,+ nna ya hụkwara ya n’anya.’