Ọpụpụ 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụrụ n’ezie na ọ bụ anụ ọhịa dọgburu ya,+ ọ ga-eweta ya dị ka ihe àmà.+ Ọ gaghị akwụ ụgwọ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu. 2 Ndị Eze 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+
13 Ọ bụrụ n’ezie na ọ bụ anụ ọhịa dọgburu ya,+ ọ ga-eweta ya dị ka ihe àmà.+ Ọ gaghị akwụ ụgwọ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu.
24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+