Jenesis 37:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee leruo ya anya ma tie mkpu, sị: “Ọ bụ uwe mwụda nwa m! Ọ ghaghị ịbụ na ajọ anụ ọhịa eriwo ya!+ Ọ ghaghị ịbụ na anụ ọhịa adọriwo Josef!”+ Emọs 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ na-anapụta ụkwụ anụ abụọ ma ọ bụ otu ibe ntị n’ọnụ ọdụm,+ otú ahụ ka a ga-anapụta ụmụ Izrel, ya bụ, ndị nọ ọdụ n’ime Sameria n’elu oche mara mma+ nakwa n’ihe ndina+ nke Damaskọs.’
33 O wee leruo ya anya ma tie mkpu, sị: “Ọ bụ uwe mwụda nwa m! Ọ ghaghị ịbụ na ajọ anụ ọhịa eriwo ya!+ Ọ ghaghị ịbụ na anụ ọhịa adọriwo Josef!”+
12 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ na-anapụta ụkwụ anụ abụọ ma ọ bụ otu ibe ntị n’ọnụ ọdụm,+ otú ahụ ka a ga-anapụta ụmụ Izrel, ya bụ, ndị nọ ọdụ n’ime Sameria n’elu oche mara mma+ nakwa n’ihe ndina+ nke Damaskọs.’