Jenesis 35:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ihe si na ya pụta bụ na ka ndụ*+ ya pụwara (n’ihi na ọ nwụrụ),+ ọ gụrụ ya Ben-onaị; ma nna ya gụrụ ya Benjamin.+ Jenesis 37:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee leruo ya anya ma tie mkpu, sị: “Ọ bụ uwe mwụda nwa m! Ọ ghaghị ịbụ na ajọ anụ ọhịa eriwo ya!+ Ọ ghaghị ịbụ na anụ ọhịa adọriwo Josef!”+
18 Ihe si na ya pụta bụ na ka ndụ*+ ya pụwara (n’ihi na ọ nwụrụ),+ ọ gụrụ ya Ben-onaị; ma nna ya gụrụ ya Benjamin.+
33 O wee leruo ya anya ma tie mkpu, sị: “Ọ bụ uwe mwụda nwa m! Ọ ghaghị ịbụ na ajọ anụ ọhịa eriwo ya!+ Ọ ghaghị ịbụ na anụ ọhịa adọriwo Josef!”+