Jenesis 46:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ Bila+ na Bika+ na Ashbel, Gira+ na Neaman,+ Ihaị na Rọsh, Mọpim+ na Họpim+ na Ad. Jenesis 49:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Benjamin ga na-adọgbu anụ dị ka anụ ọhịa wolf.+ N’ụtụtụ ka ọ ga-eri anụ o jidere, n’anyasị ka ọ ga-eke ihe ọ kwatara akwata.”+ Diuterọnọmi 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O kwuru banyere Benjamin, sị:+“Ka onye Jehova hụrụ n’anya+ biri n’akụkụ ya n’obi iru ala,+Ka ya onwe ya na-echebe ya ogologo ụbọchị niile,+Ọ ga-ebikwa n’agbata ubu ya abụọ.”+
21 Ụmụ ndị ikom Benjamin bụ Bila+ na Bika+ na Ashbel, Gira+ na Neaman,+ Ihaị na Rọsh, Mọpim+ na Họpim+ na Ad.
27 “Benjamin ga na-adọgbu anụ dị ka anụ ọhịa wolf.+ N’ụtụtụ ka ọ ga-eri anụ o jidere, n’anyasị ka ọ ga-eke ihe ọ kwatara akwata.”+
12 O kwuru banyere Benjamin, sị:+“Ka onye Jehova hụrụ n’anya+ biri n’akụkụ ya n’obi iru ala,+Ka ya onwe ya na-echebe ya ogologo ụbọchị niile,+Ọ ga-ebikwa n’agbata ubu ya abụọ.”+