Joshụa 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nza+ wee daara ebo Benjamin+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókèala ha nwetara site na nza e fere wee dịrị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ụmụ Josef.+ Abụ Ọma 68:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Benjamin nke dị ntakịrị, nke na-emeri ha, nọkwa ya,+Tinyere ndị isi Juda nakwa ìgwè ha ndị na-eti mkpu,Na ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.+
11 Nza+ wee daara ebo Benjamin+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókèala ha nwetara site na nza e fere wee dịrị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ụmụ Josef.+
27 Benjamin nke dị ntakịrị, nke na-emeri ha, nọkwa ya,+Tinyere ndị isi Juda nakwa ìgwè ha ndị na-eti mkpu,Na ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.+