Esta 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otu nwoke, bụ́ onye Juu, bi na Shushan+ bụ́ obí eze, aha ya bụ Mọdekaị+ nwa Jeya nwa Shimeị nwa Kish onye si n’ebo Benjamin,+ Esta 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eze Ahazuirọs wee gwa Esta nwunye ya na Mọdekaị bụ́ onye Juu, sị: “Lee! Enyewo m Esta+ ụlọ Heman, ha akwụwala Heman n’osisi,+ n’ihi na o setịrị aka ya megide ndị Juu.
5 Otu nwoke, bụ́ onye Juu, bi na Shushan+ bụ́ obí eze, aha ya bụ Mọdekaị+ nwa Jeya nwa Shimeị nwa Kish onye si n’ebo Benjamin,+
7 Eze Ahazuirọs wee gwa Esta nwunye ya na Mọdekaị bụ́ onye Juu, sị: “Lee! Enyewo m Esta+ ụlọ Heman, ha akwụwala Heman n’osisi,+ n’ihi na o setịrị aka ya megide ndị Juu.