Esta 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ụbọchị ahụ, Eze Ahazuirọs nyefere Esta nwunye ya ụlọ Heman,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu iro;+ Mọdekaị wee bata n’ihu eze, n’ihi na Esta ekwuwo ihe jikọrọ ya na ya.+ Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+
8 N’ụbọchị ahụ, Eze Ahazuirọs nyefere Esta nwunye ya ụlọ Heman,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu iro;+ Mọdekaị wee bata n’ihu eze, n’ihi na Esta ekwuwo ihe jikọrọ ya na ya.+