Esta 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otu nwoke, bụ́ onye Juu, bi na Shushan+ bụ́ obí eze, aha ya bụ Mọdekaị+ nwa Jeya nwa Shimeị nwa Kish onye si n’ebo Benjamin,+ Esta 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee bụrụ onye na-elekọta+ Hadasa, ya bụ, Esta, nwa nwanne nna ya,+ n’ihi na o nweghị ma nna ma nne; nwa agbọghọ ahụ makwara mma n’ahụ́, dịkwa mma ile anya,+ ma mgbe nne ya na nna ya nwụrụ Mọdekaị kpọọrọ ya dị ka nwa ya nwaanyị.
5 Otu nwoke, bụ́ onye Juu, bi na Shushan+ bụ́ obí eze, aha ya bụ Mọdekaị+ nwa Jeya nwa Shimeị nwa Kish onye si n’ebo Benjamin,+
7 O wee bụrụ onye na-elekọta+ Hadasa, ya bụ, Esta, nwa nwanne nna ya,+ n’ihi na o nweghị ma nna ma nne; nwa agbọghọ ahụ makwara mma n’ahụ́, dịkwa mma ile anya,+ ma mgbe nne ya na nna ya nwụrụ Mọdekaị kpọọrọ ya dị ka nwa ya nwaanyị.