Esta 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ụbọchị ahụ, Eze Ahazuirọs nyere Esta nwunye ya ihe niile Heman, onye iro ndị Juu,+ nwe.+ Mọdekaị wee bịa ịhụ eze, n’ihi na Esta ekwuola otú ya na ya si bụrụ nwanne.+
8 N’ụbọchị ahụ, Eze Ahazuirọs nyere Esta nwunye ya ihe niile Heman, onye iro ndị Juu,+ nwe.+ Mọdekaị wee bịa ịhụ eze, n’ihi na Esta ekwuola otú ya na ya si bụrụ nwanne.+