Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ. Ndị Galeshia 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+
13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+