Joshụa 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ndị Ikpe 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+ 2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime. Abụ Ọma 125:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jeruselem—dị ka ugwu si gbaa ya gburugburu,+Otú ahụ ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+
28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+
21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+
9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime.
2 Jeruselem—dị ka ugwu si gbaa ya gburugburu,+Otú ahụ ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+