1 Samuel 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+ 1 Samuel 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe Abigel hụrụ Devid, o mere ngwa ozugbo si n’ịnyịnya ibu ya rịdata wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ n’ihu Devid wee kpọọ isiala.
8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+
23 Mgbe Abigel hụrụ Devid, o mere ngwa ozugbo si n’ịnyịnya ibu ya rịdata wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ n’ihu Devid wee kpọọ isiala.