Ekliziastis 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dị mma ịga n’ụlọ iru uju karịa ịga n’ụlọ oriri,+ n’ihi na nke ahụ bụ njedebe mmadụ niile; onye dị ndụ kwesịkwara iburu ya n’obi. Jọn 11:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Anya mmiri gbara Jizọs.+ Ọrụ Ndịozi 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ndị ikom na-asọpụrụ Chineke buuru Stivin gaa lie,+ ha kwakwaara ya ákwá arịrị dị ukwuu.+
2 Ọ dị mma ịga n’ụlọ iru uju karịa ịga n’ụlọ oriri,+ n’ihi na nke ahụ bụ njedebe mmadụ niile; onye dị ndụ kwesịkwara iburu ya n’obi.