Ilu 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi nwere ike ịnọ n’ihe mgbu ọbụna mgbe a na-achị ọchị;+ iru uju bụkwa njedebe nke ịṅụrị ọṅụ.+ Aịzaya 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Une na ụbọ akwara na obere ịgbà na ọjà, na mmanya na-adị n’oriri ha;+ ma ha adịghị ele anya n’ihe Jehova na-eme, ha adịghịkwa ahụ ọrụ aka ya.+ Matiu 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Obi ụtọ na-adịrị ndị na-eru uju, n’ihi na a ga-akasi ha obi.+ Jems 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Hụsienụ anya, ruonụ uju, kwaakwanụ ákwá.+ Ka ọchị unu ghọọ iru uju, ka ọṅụ unu ghọọkwa nkụda mmụọ.+ 1 Pita 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na oge+ gafere agafe ezuworo unu ịrụzu ihe ndị mba ọzọ na-achọ,+ mgbe unu jere ije n’omume rụrụ arụ,+ n’agụụ ihe ọjọọ, n’ịṅụ oké mmanya,+ n’oriri oké mkpọtụ, n’ịma aka n’ịṅụ mmanya, na n’ikpere arụsị jọgburu onwe ya.+
12 Une na ụbọ akwara na obere ịgbà na ọjà, na mmanya na-adị n’oriri ha;+ ma ha adịghị ele anya n’ihe Jehova na-eme, ha adịghịkwa ahụ ọrụ aka ya.+
9 Hụsienụ anya, ruonụ uju, kwaakwanụ ákwá.+ Ka ọchị unu ghọọ iru uju, ka ọṅụ unu ghọọkwa nkụda mmụọ.+
3 N’ihi na oge+ gafere agafe ezuworo unu ịrụzu ihe ndị mba ọzọ na-achọ,+ mgbe unu jere ije n’omume rụrụ arụ,+ n’agụụ ihe ọjọọ, n’ịṅụ oké mmanya,+ n’oriri oké mkpọtụ, n’ịma aka n’ịṅụ mmanya, na n’ikpere arụsị jọgburu onwe ya.+