1 Samuel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+ 1 Samuel 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Samuel wee sị Sọl: “Ọ bụ m ka Jehova zitere wee tee gị mmanụ+ ka ị bụrụ eze ndị ya Izrel, ugbu a, gee ntị n’ihe Jehova kwuru.+ 2 Ndị Eze 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Were karama mmanụ ahụ wụọ ya mmanụ n’isi,+ kwuokwa, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ana m ete gị mmanụ+ ịbụ eze+ Izrel.”’ Megheekwa ụzọ gbapụ, egbula oge.”
10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+
15 Samuel wee sị Sọl: “Ọ bụ m ka Jehova zitere wee tee gị mmanụ+ ka ị bụrụ eze ndị ya Izrel, ugbu a, gee ntị n’ihe Jehova kwuru.+
3 Were karama mmanụ ahụ wụọ ya mmanụ n’isi,+ kwuokwa, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ana m ete gị mmanụ+ ịbụ eze+ Izrel.”’ Megheekwa ụzọ gbapụ, egbula oge.”