1 Samuel 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Sọl wee zaa, sị: “Ọ̀ bụ na mụ abụghị onye ebo Benjamin nke kasị nta+ n’ebo niile nke Izrel,+ ọ̀ bụkwa na ezinụlọ m abụghị nke kasị nta n’ezinụlọ niile nke ebo Benjamin?+ Gịnịzi mere i ji gwa m ihe dị otú a?”+ 1 Samuel 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, ha jụrụ+ Jehova ọzọ, sị: “Nwoke ahụ ọ̀ bịarutewo ebe a?” Jehova wee sị: “Lee ya, o zoro+ n’etiti ibu.”
21 Sọl wee zaa, sị: “Ọ̀ bụ na mụ abụghị onye ebo Benjamin nke kasị nta+ n’ebo niile nke Izrel,+ ọ̀ bụkwa na ezinụlọ m abụghị nke kasị nta n’ezinụlọ niile nke ebo Benjamin?+ Gịnịzi mere i ji gwa m ihe dị otú a?”+
22 N’ihi ya, ha jụrụ+ Jehova ọzọ, sị: “Nwoke ahụ ọ̀ bịarutewo ebe a?” Jehova wee sị: “Lee ya, o zoro+ n’etiti ibu.”