1 Samuel 17:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Mgbe onye Filistia ahụ lere anya hụ Devid, ọ malitere ileda ya anya+ n’ihi na ọ bụ nwata,+ na-achakwa ọbara ọbara+ ma maa mma ile anya.+ Abụ Solomọn 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Onye m hụrụ n’anya na-eti ka ọnwa, na-achakwa uhie uhie, ọ bụ ọpụrụiche n’etiti puku ndị ikom iri.+ Abụ Ákwá 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Naziraịt+ ya dịbu ọcha karịa snoo;+ ha na-achabu ọcha karịa mmiri ara ehi.Ha na-achabu uhie uhie+ karịa nkume kọral; ha na-egbukekwa egbuke dị ka nkume safaya.+
42 Mgbe onye Filistia ahụ lere anya hụ Devid, ọ malitere ileda ya anya+ n’ihi na ọ bụ nwata,+ na-achakwa ọbara ọbara+ ma maa mma ile anya.+
10 “Onye m hụrụ n’anya na-eti ka ọnwa, na-achakwa uhie uhie, ọ bụ ọpụrụiche n’etiti puku ndị ikom iri.+
7 Ndị Naziraịt+ ya dịbu ọcha karịa snoo;+ ha na-achabu ọcha karịa mmiri ara ehi.Ha na-achabu uhie uhie+ karịa nkume kọral; ha na-egbukekwa egbuke dị ka nkume safaya.+