4 Devid jidekwara otu puku na narị mmadụ asaa (1,700), bụ́ ndị agha Hadadiza ndị na-agba ịnyịnya nakwa puku mmadụ iri abụọ (20,000), bụ́ ndị agha ya ji ụkwụ aga. O sekwara ịnyịnya niile na-adọkpụ ụgbọala ha akwara ma e wezụga otu narị (100) n’ime ha ọ hapụrụ.+